Fulawa Chukwu

Anyi bukwa fulawa ahu nke ejiri cho ulo Chukwu ma.
Rit: anyi bukwa fulawa Chukwu, nke ejiri cho ulo Chukwu mma.
Anyi bukwa fulawa Chukwu nke ejiri doo ya aso..
 
Jeso Christi nkume ejiri doo ya ike,
Nkume ogige, ogige nk’ulo nso,
Nkume oma ahu nke ejiri doo ya ike.
Anyi bukwa fulawa Chukwu, nke ejiri cho ulo Chukwu mma.
Anyi bukwa fulawa Chukwu nke (aha) ejiri doo ya aso..
Yee yee, anyi bukwa fulawa anyi bu fulawa.
Nna anyi Pope so na fulawa Chukwu nke ejiri choo ulo chukwu mma (aha) 
Anyi bukwa Chukwu.nk’ ejiri doo ya aso.. 
2. Ndi Cardinal nineeh
   Ndi Arcibishopu nine eh
   na ndi Bishopu nine, so na fulawa Chukwu, nke ejiri cho ulo Chukwu mma (aha)
   Anyi bukwa fulawa Chukwu nk’ ejiri doo ya aso..
3. Ndi Rev. Fathers na ndi Rev. Brothers, ndi Sisters nine so na fulawa Chukwu,
   nk’ejiri cho ulo Chukwu mma (aha).
   Anyi bukwa fulawa Chukwu nk’ ejiri doo ya aso..
4. Ndi Knight nine, ndi kristian fathers na kristian mothers nine 
   so na fulawa Chukwu, nke ejiri cho uloChukwu mma (aha). 
   Anyi bukwa fulawa Chukwu nk’ ejiri doo ya aso..
5. Ndi youth nine e, na ndi otu Nmeri nine, ndi otu christi nine 
   so na fulawa Chukwu, nke ejiri cho ulo Chukwu mma (aha). 
   Anyi bukwa fulawa (aha) Chukwu nk’ ejiri doo ya aso..