Ekpere

Ch. kpe ekpere mgbe ebighi ebi. Amen 
K’ayi Kpe  ekpere mgbe ebighi ebi. Amen
Ekpere eh  bu ngwa agha, ngwa agha nke  umu Chukwu.
K’ayi Kpe  ekpere mgbe ebighi ebi. Amen
K’ayi Kpe  ekpere mgbe ebighi ebi. Amen
Ekpere eh bu ngwa agha, ngwa agha anyi eji emeri onwunwa ah.
kpe ekpere mgbe ebighi ebi. Amen
K’ayi Kpe  ekpere mgbe ebighi ebi. Amen
Ekpere bu ngwa agha, ngwa agha eji achu ajo mmuo.
kpe ekpere mgbe ebighi ebi. Amen
Gi nwa Chukwu-kpe ekpere mgbe ebighi ebi. Amen 
M’odi na mkpa, ma odighi na mkpa, odi na mkpa kpokue Chukwu gi.
Ma i no n’ulo, ma i no n’uzo, ebe obuna i no kpewe ekpere.
K’ayi Kpe  ekpere mgbe ebighi ebi Amen

Gbuo ikpere n’ala kene Chukwu, kene ya maka ogo ya nile.
Were ndu gi nye n’aka ya
Were umu gi nye n’aka ya
Ka nwunye gi noro n’aka Chukwu
K’ezi n’ulo gi buru nke ya.
Were ndu gi nye n’aka Chukwu, 
were obi gi runyere ya, 
k’ihe inwere buru nke Chukwu
Ka ngozi ya wee chegide gi.
kpe ekpere mgbe ebighi ebi. Amen
Gi nwa Chukwu- kpe ekpere mgbe ebighi ebi. Amen 

Ekpere ekpere ekpere eee he eeh
K’ayi Kpe  ekpere mgbe ebighi ebi. Amen
kpebe ekpere mgbe ebighi ebi. Amen 

Children of the Lord: 
Pray without ceasing Pray without ceasing Pray without ceasing always 
Pray without ceasing, pray without ceasing, pray without ceasing  always 
In every condition- communicate  with your God
In everthing you do- communicate with your God.
In your happiness- communicate with your God
In your joy- communicate with your God
In your sorrows- communicate with your God
If you are in trouble- communicate with your God
I tell you prayer is the key, prayer is the key, prayer is the key to everthing
If you need money- communicate with your God
if you need protection- communicate with your God
Or  Problem of health- communicate with your God
I tell you prayer is the key, prayer is the key, prayer is the key to everthing. 
Prayer is the armament, prayer is the armament, prayer is the armament we have.
Prayer is the answer, prayer is the answer, prayer is the answer  to our needs.
Children of the Lord
Pray without ceasing Pray without ceasing Pray without ceasing always 
Pray without ceasing Pray without ceasing Pray without ceasing  always 
In every condition communicate with your God: 
like a circle communication, 
a continuous communication, 
a non Stop communication 
as a web communication
an internet comunication
like a telephone communication.
Prayer is the key, Prayer is the key, Prayer is the key, 
prayer is the telephone to glory.
Tell it to Jesus, tell it to Jesus, tell it to Jesus-  
communicate with your God,
communicate with yuor God,
communicate with your God  
Tell it to Jesus, tell it to Jesus, tell it to Jesus -  
communicate with your God, 
communicate with your God,   
communicate with your God